Mark 7:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ụbọchị, ndị Farisii na ụfọdụ ndị ozizi iwu sitere Jerusalem bịa ịhụ Jisọs.
Igbo 2006
Ha we zukọ n'ebe Ọ nọ, bú ndi-Farisi, na ufọdu nime ndi-ode-akwukwọ, ndi siri na Jerusalem bia,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị Farisii na ụfọdụ ndị ozizi iwu sitere Jerusalem bịa gbara ya gburugburu,