Mark 7:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu na-ewezụga iwu Chineke a mgbe unu na-ezi ndị mmadụ sị, Ọ̀ bụ ihe ziri ezi ka mmadụ ọ bụla gwa nne ya na nna ya mkpa na-akpa sị, ‘Lee, ego nile m nwere ugbu a bụ nke Chineke. Enweghị m ihe ọ bụla m ga-enye unu.’
Igbo 2006
ma unu onwe-unu nāsi, Ọ buru na madu si nna-ya ma-ọbu nne-ya, Ihe ọ bula i gēritari n'akam bu Kọban, isi-ya bu, Ihe enyere Chineke;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu na-asị, na ọ bụrụ na mmadụ asị nne ya maọbụ nna ya, ‘Ihe ọbụla bụ nke ị gara erite nʼaka m bụ kọban,’ (nke pụtara onyinye dịrị Chineke).