Mark 7:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌụzọ dị otu a unu na-akwagide ndị mmadụ ka ha hapụ inyere nne na nna ha aka nꞌọnọdụ mkpa ha.
Igbo 2006
unu ekweghi ya ọzo ka o mere nna-ya ma-ọbu nne-ya ihe ọ bula:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụzọ dị otu a, unu na-akwagide ndị mmadụ ka ha hapụ inyere nne na nna ha aka.