Mark 7:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụzọ dị otu a kwa, unu na-ewezụga iwu Chineke were omenala unu dochie nꞌọnọdụ ya. Ọ dịkwa ọtụtụ ụzọ ọzọ unu si ewezụga iwu Chineke ma na-ewerekwa omenala unu dochie nꞌọnọdụ ya.”
Igbo 2006
nēme okwu Chineke ka ọ buru ihe-efu site n'ozizí enyere unu n'aka idebe, nke unu nyere madu n'aka idebe: ọtutu ihe di otú a ka unu nēme kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụzọ dị otu a, unu na-eme okwu Chineke ka ọ bụrụ ihe efu, site nʼomenaala unu nke unu nyefere nʼaka ndị ọzọ. Ọ dịkwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ dị ka nke a unu na-eme.”