Mark 7:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs kpọrọ ndị nọ nꞌebe ahụ ka ha bịa ya nso. Mgbe ha bịara, ọ gwara ha okwu sị, “Geenụ ntị, unu nile! Ghọtakwanụ ihe m ga-ekwuru unu ugbu a.
Igbo 2006
O we kpọ ìgwè madu ahu ọzọ biakute Ya, Ọ si ha, Nurunu okwum, unu nile, ghọta-kwa-nu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, ọ kpọrọ igwe mmadụ ahụ sị ha, “Geenụ m ntị onye ọbụla, ma ghọtakwanụ nke a.