Mark 7:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs hapụrụ ndị mmadụ ahụ banye nꞌime otu ụlọ. Nꞌebe ahụ ndị na-eso ụzọ ya rịọrọ ya ka ọ kọwaara ha ihe okwu ahụ o kwuru pụtara.
Igbo 2006
Mb͕e Ọ ghara ìgwè madu ahu ba n'ulo, ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya isi ilu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hapụrụ igwe ndị mmadụ ahụ banye nʼime ụlọ, ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya maka ilu a.