Mark 7:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ ha sị, “Unu na-akọwa na unu aghọtaghị okwu ahụ? Ọ̀ bụ na unu aghọtaghị na ihe ọ bụla unu riri apụghị ịmerụ unu?
Igbo 2006
O we si ha, Ùnu onwe-unu di kwa otú a ka ndi nēnweghi nghọta? Ùnu atugharighi uche-unu, na ihe ọ bula nke si n'ìhè ba nime madu, na ọ pughi imeru ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ha, “Unu ọ ka dị ka ndị na-enweghị nghọta? Ọ bụ unu aghọtaghị na ihe ọbụla banyere nʼime mmadụ apụghị imerụ ya.