Mark 7:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha gbara ya gburugburu, ha hụrụ ụfọdụ nꞌime ndị na-eso ụzọ Jisọs ka ha ji aka na-adịghị ọcha na-eri nri. Ha akwọghị aka tupuu ha erie ihe, dị ka omenala ndị Juu sịrị dị.
Igbo 2006
ndi hu-kwa-ra na ufọdu nime ndi nēso uzo-Ya nēri nri-ha n'aka ruru árú, nke ahu bu, aka anākwọghi akwọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha hụrụ na ụfọdụ ndị na-eso ụzọ ya ji aka na-adịghị ọcha, ya bụ aka a na-akwọghị akwọ, na-eri nri.