Mark 7:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “Ọ bụ ihe sitere nꞌime mmadụ pụta na-emerụ ya. Ya bụ, echiche mmadụ na ọchịchọ ya.
Igbo 2006
O we si, Ihe nke si nime madu puta, nke ahu nēmeru madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịkwara, “Ọ bụ ihe sitere nʼime mmadụ pụta na-emerụ ya.