Mark 7:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ọjọọ ndị a nile na-esite nꞌime mmadụ pụta. Ha bụkwa ihe na-emerụ mmadụ.”
Igbo 2006
ajọ ihe ndia nile nēsi nime madu aputa, ha nēmeru madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe ọjọọ ndị a niile na-esite nʼime mmadụ a pụta. Ha bụkwa ihe na-emerụ mmadụ.”
Recommended Reading