Mark 7:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị ya, “Mkpa m ugbu a bụ inyere ndị m, bụ ndị Juu aka. O zighị ezi iwere nri e debeere ụmụaka tụpụrụ nkịta ka o rie ya.”
Igbo 2006
O we si ya, Kwe ka afọ buru uzọ ju umu: n'ihi na ọ dighi nma inara nri umu tupuru umu-nkita.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ya, “Hapụ ka ụmụntakịrị buru ụzọ rie ihe, nʼihi na o zighị ezi na a ga-ewere nri ụmụntakịrị tụpụrụ nkịta.”