Mark 7:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwanyị ahụ zara sị, “Nke a bụ eziokwu Onyenwe m. Ma ụmụ nkịta na-erikwa ibiribe nri ụmụntakiri si na tebulu tụpụ nꞌala.”
Igbo 2006
Ma ọ zara, si Ya, E, Onye-nwe-ayi: ọbuná umu-nkita n'okpuru table nēri irighiri ufọdu na nri umu ntà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ zaghachiri ya sị, “Onyenwe m, ma ụmụ nkịta na-erikwa iberibe nri ụmụntakịrị si na tebul tụpụ nʼala.”