Mark 7:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị ya, “Nwanyị, ị zara nke ọma. Nꞌihi ọsịsa gị, ahụ adịla nwa gị nwanyị mma ugbu a. Laa nꞌụlọ gị.”
Igbo 2006
O we si ya, N'ihi okwu a laba; mo ọjọ ahu apuwo n'aru nwa-gi nwanyi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ọ sịrị ya, “Nwanyị, ị zara nke ọma, nʼihi ọsịsa gị, laa, mmụọ ọjọọ ahụ ahapụla nwa gị nwanyị ugbu a.”