Mark 7:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwanyị ahụ laghachiri nꞌụlọ ya. Mgbe o ruru ọ hụrụ nwa ya nwanyị ahụ ka o dina nꞌelu ihe ndina. Mmụọ ọjọọ ahụ esitekwala nꞌebe ọ nọ pụọ.
Igbo 2006
O we la n'ulo-ya, hu nwatakiri-ya na atọb͕ọrọ ya n'elu ihe-ndina-ya, hu kwa na mọ ọjo ahu apuwori.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ laghachiri nʼụlọ ya, hụ nwantakịrị ahụ ka o dina nʼelu ihe ndina, mmụọ ọjọọ ahụ apụọkwala.