Mark 7:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Jisọs sitere na Taịa lọghachi Saịdọn, sitekwa nꞌebe ahụ gabiga mpaghara Dekapolis jeruo nꞌosimiri Galili.
Igbo 2006
O si-kwa-ra n'ókè-ala Taia pua ọzọ, we gabiga n'etiti Saidon, si n'etiti ókè-ala Dekapọlis, rue oké osimiri Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ọ hapụrụ akụkụ Taịa gabiga Saịdọn bịaruo nʼosimiri Galili ruo nʼobodo ndị dị na Dekapọlịs.