Mark 7:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka ọ nọ mgbe e kuteere ya otu nwoke ntị chiri, onye na-asụkwa nsụ. Ndị kutere ya rịọrọ Jisọs ka o bikwasị ya aka, gwọọ ya.
Igbo 2006
Ha we kutara Ya otù onye nti chiri, nke nāsu kwa nsu; ha we riọ Ya ka O bikwasi ya aka-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha duteere ya otu nwoke ntị chịrị, nke na-asụkwa oke nsụ. Ha rịọrọ ya ka o bikwasị ya aka.