Mark 7:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ na-eme ihe ndị a o leliri anya nꞌeluigwe sụọ ude nꞌime onwe ya gwa nwoke ahụ okwu sị ya, “Ef fata,” nke pụtara “Meghee!”
Igbo 2006
O we le anya n'elu-igwe, sua udè, si ya, Efata, nke isi-ya bu, Ghere oghe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O leliri anya nʼeluigwe sụọ ude sị ya, “Ef fata,” nke pụtara “Meghee!”