Mark 7:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ngwangwa, ntị nwoke ahụ meghere. Ọ kwụsịkwara ịsụ nsụ, bido na-ekwu okwu nke ọma.
Igbo 2006
Nti-ya abua we ghere oghe, ekike ire-ya tọpu kwa, o we kwuzi okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, ntị ya meghere, a tọpụkwara ire ya, ọ malite ikwu okwu nke ọma.