Mark 7:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, Jisọs nyere ndị ahụ iwu sị ha agwakwala onye ọ bụla ihe gbasara ọrụ ịrịba ama ọ rụrụ. Ma iwu dị otu a egbochighị ha, nꞌihi na ha gara kọsaa akụkọ ọrụ ịrịba ama nile ọ rụrụ.
Igbo 2006
O we gwasie ha ike ka ha ghara igwa onye ọ bula: ma ka ọ ra, bú otú Ya onwe-ya gwasiri ha ike, otú a ka ha nēkwusa kari ya nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla, ma mgbe ọ na-eme nke a ha gara nʼihu na-akọsa ya ebe niile.