Mark 7:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke ka nke, ọrụ ịrịba ama Jisọs rụrụ jubigara ha anya oke, mee ka ha kwuo sị, “Ihe nile ọ na-eme mara mma. Ọ na-eme ka ọ bụladị ndị ntị chiri nụ ihe, na-emekwa ka ndị ogbi kwuo okwu.”
Igbo 2006
Ibobo nwubiga-kwa-ra ha ókè n'aru, ha si, O mewo ihe nile nke-ọma: Ọ nēme ọbuná ndi nti chiri ka ha nu ihe, me kwa ndi nāpughi ikwu okwu ka ha kwue.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ tụrụ ha nʼanya nke ukwuu, ha kwuo sị, “O meela ihe niile nke ọma. Ọ na-eme ka ọ bụladị ndị ntị chiri nụ ihe, ma mee ka ndị ogbi kwuo okwu.”