Mark 7:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs gwakwara ha okwu sị, “Ihe unu na-eme bụ iwezụga iwu Chineke ka unu were omenala unu dochie nꞌọnọdụ ya.
Igbo 2006
O we si ha, Unu nāju ihe Chineke nyere n'iwu nke-ọma, ka unu we debe ozizí nke enyere n'aka-unu idebe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ gwakwara ha sị, “Unu nwere ụzọ dị mma nʼanya unu nke unu ji wezuga iwu Chineke ma were omenaala unu dochie nʼọnọdụ ya.