Mark 8:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịakwa, Jisọs banyere nꞌụgbọ mmiri ya na ndị na-eso ụzọ ya, gaa nꞌakụkụ obodo Dalmanuta.
Igbo 2006
Ngwa ngwa Ya na ndi nēso uzọ-Ya we ba n'ub͕ọ-ha, bia n'akuku Dalmanuta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, ya na ndị na-eso ụzọ ya banyere nʼụgbọ mmiri gaa nʼakụkụ obodo Dalmanuta.