Mark 8:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha nọ nꞌụgbọ mmiri na-aga, ndị na-eso ụzọ ya chetara na ha chefuru iwere beredi. Ọ bụ nanị otu ogbe beredi fọdụụrụ ha.
Igbo 2006
Ha we chezọ iwere ob͕e achicha; ha enweghi kwa n'aka-ha nime ub͕ọ ihe kariri otù ob͕e achicha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya chefuru iwere achịcha. Ọ bụ naanị otu ogbe achịcha fọdụụrụ ha nʼime ụgbọ.