Mark 8:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụkwara ajụjụ ọzọ sị ha, “Mgbe m ji ogbe beredi asaa zụọ puku mmadụ anọ, ibiribe beredi juru nkata ole ka unu tụtụkọtara?” Ha zara sị ya, “Nkata asaa.”
Igbo 2006
Mb͕e M'nyawara asa nye nnù madu iri, ìberibe juputara abọ ole ka unu tutukọrọ? Ha we si Ya, Asa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe m ji ogbe achịcha asaa zụọ puku mmadụ anọ, iberibe achịcha juru nkata ole ka unu tụtụkọtara?” Ha zara sị ya, “Nkata asaa.”