Mark 8:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ leliri anya elu sị Jisọs, “Ana m ahụ ndị mmadụ ka ha na-agagharị agagharị. Kama ha toro ogologo dị ka osisi.”
Igbo 2006
O we le anya n'elu, si, Ahurum madu; n'ihi na ahurum ha dika osisi, ha nējeghari.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwoke ahụ leliri anya elu ma sị, “Ana m ahụ ndị mmadụ ma ha dị ka osisi na-agagharị agagharị.”