Mark 8:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na m sị ha laa, ụfọdụ nꞌime ha ga-ada nꞌụzọ nꞌihi agụụ. Nꞌihi na ụfọdụ ha si nꞌebe dị anya bịa.”
Igbo 2006
ọ buru kwa na ezilagam ha n'ulo-ha n'ọnu efu, ha gāda #mbà n'uzọ; ufọdu nime ha si kwa n'ebe di anya bia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na m ezilaga ha nʼụlọ ha, ụfọdụ nʼime ha ga-ada nʼụzọ nʼihi agụụ. Nʼihi na ụfọdụ ha si nʼebe dị anya bịa.”