Mark 8:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwaghere ha ihe ndị a ọnụ. Ma Pita kpọọrọ Jisọs pụọ nꞌotu akụkụ, bido ịbara ya mba na-asị, “Gịnị mere i ji na-ekwu ụdị okwu a?”
Igbo 2006
Ọ nēkwuwa kwa, okwu ahu. Pita we kuru Ya nye n'aru, malite ibara Ya nba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwaghere ha ihe ndị a ọnụ. Ma Pita kpọọrọ ya pụọ nʼotu akụkụ, bido ịbara ya mba.