Mark 8:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya, “Ọ̀ pụrụ ime bụ ịchọta nri ga-ezuru ha nꞌọzara a?”
Igbo 2006
Ndi nēso uzọ-Ya we za Ya, si, Ọle ebe ka madu gēsi pu inwe ob͕e achicha inyeju ndia afọ nime ọhia ebe a?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị na-eso ụzọ ya zara ya, “Ebee ka mmadụ ga-achọta achịcha ga-ezuru ndị a nʼime ọzara a?”