Mark 9:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mmadụ atọ ahụ, Pita, na Jemes na Jọn agwaghị onye ọ bụla ihe ha hụrụ. Ma ha kwurịtara okwu nꞌetiti onwe ha itule ihe Jisọs bu nꞌuche mgbe ọ sị na ọ ga-esi nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Ha we jide okwu ahu, nājurita onwe-ha ihe isi-na-ndi-nwuru-nawu-bilie bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zobere ihe a nʼetiti onwe ha, na-ekwurịtara okwu na-atule ihe isi nʼọnwụ bilie pụtara.