Mark 9:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha bịaruru nꞌebe ndị na-eso ụzọ Jisọs toolu ahụ nọ, ha hụrụ igwe mmadụ dị ukwuu ka ha gbara ha gburugburu. Nꞌetiti igwe mmadụ ahụ, ha hụrụ ndị ozizi iwu ka ha na ndị ozi ahụ nọ na-arụrịta ụka.
Igbo 2006
Mb͕e ha biakutere ndi nēso uzọ-Ya, ha we hu oké ìgwè madu ka ha nọ ha buruburu, ha hu kwa ndi-ode-akwukwọ ka ha nāju ha ajuju.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha bịarutere nʼebe ndị na-eso ụzọ ya nọ, ha hụrụ oke igwe mmadụ ka ha gbara ha gburugburu, hụkwa ụfọdụ ndị ozizi iwu ka ha na ha na-arụrịta ụka.