Mark 9:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe igwe mmadụ ahụ hụrụ Jisọs, ọdịdị ya juru ha anya. Ha gbaara ọsọ gaa kelee ya.
Igbo 2006
Ngwa ngwa ibobo we nwua ìgwè madu ahu nile si-ike n'aru, mb͕e ha huru Ya, ha we b͕akuru Ya, kele Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ngwangwa, mmadụ ahụ niile hụrụ ya, ụdịdị ya juru ha anya. Ha gbaara ọsọ gaa kelee ya.