Mark 9:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe abalị isii gasịrị, Jisọs kpọọrọ Pita, na Jemes na Jọn, duru ha rigoro nꞌelu ugwu. Nꞌebe ahụ ka ha nọdụrụ nanị ha. Mgbe ha nọ nꞌebe ahụ, ha hụrụ Jisọs ka ọdịdị ya gbanwere nꞌihu anya ha.
Igbo 2006
Mb͕e ubọchi isi gasiri Jisus chiri Pita na Jemes na Jọn tiyere Onwe-ya, O kuru ha rigo n'ugwu di elu we pua iche, nání ha: O we nwogha n'iru ha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jisọs kpọọrọ Pita na Jemis na Jọn, duru ha rigoro nʼelu ugwu dị elu. Nʼebe ahụ ka ha nọdụrụ naanị ha. Nʼebe ahụ, a gbanwere ọdịdị ya nʼihu ha.