Mark 9:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Uwe ya nwupụkwara ọcha karịa uwe ọcha ọ bụla nke anya hụrụla.
Igbo 2006
uwe-Ya nile we nēnwupu, nācha oké ucha; dika onye ọ bula nke nēme ka ákwà di ocha n'uwa nāpughi ime ka ha di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Uwe ya na-enwu ọcha karịa ụdị ọcha ọbụla anya hụrụla. Ọ dịkwa ọcha karịa nke onye ọbụla nʼụwa nwere ike ime ka ihe dị ọcha.