Mark 9:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị na-eso ụzọ ya aghọtaghị ihe ọ na-agwa ha. Ha tụkwara egwu ịgwa ya ka ọ kọwaa ihe ọ na-ekwu.
Igbo 2006
Ma ha aghọtaghi okwu ahu, ha nātu kwa egwu iju Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha aghọtaghị ihe ọ na-agwa ha. Egwu tụkwara ha ị jụ banyere ya.