Mark 9:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Emesịa, ha ruru Kapanọm. Mgbe ha banyere nꞌụlọ, Jisọs jụrụ ha sị, “Gịnị ka unu na-arụrịta ụka banyere ya mgbe anyị nọ nꞌụzọ?”
Igbo 2006
Ha we bia rue Kapanaum: mb͕e Ọ nọ, n'ulo-ha O we jua ha, si, Gini ka unu nēkwurita n'uzọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, ha bịaruru Kapanọm. Mgbe ọ banyere nʼụlọ, ọ jụrụ ha sị, “Gịnị ka unu na-arụrịta ụka banyere ya nʼokporoụzọ?”