Mark 9:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dịghị onye ọ bụla nꞌetiti ha kwuru ihe ọ bụla. Nꞌihi na mgbe ha nọ nꞌụzọ, ha na-arụrịta ụka banyere onye ka ibe ya ukwuu nꞌime ha.
Igbo 2006
Ma ha kpuchiri ọnu-ha: n'ihi na ha nārurita uka n'uzọ onye ka ibe-ya n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha gbara nkịtị, nʼihi na ha rụrịtara ụka nʼokporoụzọ banyere onye dị ukwuu karịa ibe ya.