Mark 9:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jọn, otu nꞌime ndị na-eso ụzọ ya gwara Jisọs sị ya, “Onye ozizi, anyị hụrụ otu onye ji aha gị na-achụpụ mmụọ ọjọọ ma anyị kwụsịrị ya, nꞌihi na ọ bụghị otu nꞌime ndị na-eso anyị.”
Igbo 2006
Jọn siri Ya, Onye-ozizí, ayi huru otù onye ka ọ nāchupu ndi-mọ ọjọ n'aha-Gi: ayi we b͕ochie ya, n'ihi na ọ dighi-eso ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn sịrị ya, “Onye ozizi, anyị hụrụ otu onye na-achụpụ mmụọ ọjọọ nʼaha gị, ma anyị gbalịrị igbochi ya nʼihi na ọ bụghị otu onye nʼime anyị.”