Mark 9:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ya, “Ị garaghị akwụsị ya. Nꞌihi na onye ọ bụla ji aha m na-arụ ọrụ ịrịba ama agaghị ekwu okwu ọjọọ megide m.
Igbo 2006
Ma Jisus siri, Unu eb͕ochila ya: n'ihi na ọ dighi onye ọ bula nke gālu ọlu di ike n'aham, nke gāpu kwa ikwujọm ọsọsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs gwara ha sị, “Unu egbochila ya, nʼihi na onye ọbụla ji aha m na-arụ ọrụ ebube agaghị ekwu okwu ọjọọ megide m.