Mark 9:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na mberede, ha hụrụ Ịlaịja na Mosisi ka ha pụtara soro Jisọs na-ekwu okwu. Mgbe ahụ Pita tiri mkpu sị, “Onye ozizi, ọ dị mma ka anyị nọdụ nꞌebe a ka anyị wuo ọnụ ụlọ nta atọ. Otu ga-abụ nke gị, otu nke Mosisi, nke ọzọ kwa nke Ịlaịja.”
Igbo 2006
Ewe me ka ha hu Elaija na Moses: ha na Jisus nēkwurita kwa okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha hụrụ Ịlaịja na Mosis ka ha pụtara soro Jisọs na-ekwu okwu.