Mark 9:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
“Ọ bụrụ na ụkwụ gị emee ka i mehie gbupụ ya tụfuo, nꞌihi na ọ kara gị mma ịbụ onye ụkwụ rụrụ karịa na ị ga-abụ onye nwezuru ụkwụ ya abụọ e tinyekọtaa gị na ha nꞌọkụ ala mmụọ.
Igbo 2006
Ọ buru kwa na ukwu-gi eme gi ka i ma n'ọnyà, bipu ya: ọ di gi nma ibà na ndu na ngwurọ, kari inwe ukwu-gi abua atubà gi n'ọku ala-mọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ụkwụ gị na-eme ka i jehie, gbupụ ya, tufukwaa ya, nʼihi na ọ ga-akara gị mma ịba na ndụ na ngwụrọ karịa inwe ụkwụ abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ;