Mark 9:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe a ga-eji ọkụ nụọ onye ọ bụla dị ka ite.
Igbo 2006
N'ihi na agēji ọku b͕a onye ọ bula nnú.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu.