Mark 9:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na mberede, mmadụ atọ ahụ lere anya gburugburu ha, ma ọ dịkwaghị onye ọzọ ha hụrụ, karịa Jisọs.
Igbo 2006
Na mberede, mb͕e ha lere anya buruburu, ha ahughi onye ọ bula ọzọ, ma-ọbughi nání Jisus, Ya na ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mberede, mgbe ha lere anya gburugburu, ọ dịkwaghị onye ọzọ ha hụrụ, karịa naanị Jisọs.