Mark 9:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ha si nꞌelu ugwu ahụ na-arịdata, Jisọs gwara ha sị, “Ka ntị ọ bụla hapụ ịnụ ihe banyere ihe a anya unu hụrụ taa, tutuu ruo mgbe m sitere nꞌọnwụ bilie.”
Igbo 2006
Mb͕e ha si n'ugwu ahu nārida, O we gwasie ha ike ka ha ghara ikọrọ onye ọ bula ihe ha hururi, ma-ọbughi mb͕e Nwa nke madu gēsiwori na ndi nwuru anwu bilie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha si nʼelu ugwu ahụ na-arịdata, Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla ihe ha hụrụ, tutu ruo mgbe Nwa nke Mmadụ ga-esi nʼọnwụ bilie.