Matthew 1:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe e mere ka ha gaa biri nꞌala Babilọn ka Josaya mụrụ Jekonaya na ụmụnne ya.
Igbo 2006
Josaia we mua Jekonaia na umu-nne-ya, na mb͕e emere ka ha je biri na Babilon.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e mere ka ha gaa biri nʼala Babilọn ka Josaya mụrụ Jekonaya na ụmụnne ya.