Matthew 1:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ha abụọ edinakọkwaghị tutuu ruo mgbe Meri mụsịrị nwa ahụ, onye Josef kpọrọ aha ya Jisọs.
Igbo 2006
ọ maghi kwa ya rue mb͕e ọ muputara Nwa-nwoke: o we kpọ aha-Ya Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha abụọ edinakọghị tutu ruo mgbe ọ mụsịrị nwa nwoke, onye ọ kpọrọ aha ya Jisọs.