Matthew 1:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jeesi mụrụ Devidi, Devidi amụọ Solomọn site na Bịasheba, onye bụ rị nwụnye Ụraya tupu Devidi alụọ ya.
Igbo 2006
Jesi we mua Devid, bú eze. Devid we mua Solomon site na nwunye nke Uraia;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jesi amụọ Devid, bụ eze. Devid mụrụ Solomọn site na nwunye ya Ụraya.