Matthew 10:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ọ bụla unu ruru obodo ọ bụla, chọọnụ onye na-asọpụrụ Chineke bi nꞌobodo ahụ. Nọdụnụ nꞌụlọ onye ahụ tutuu ruo mgbe unu ga-esi nꞌobodo ahụ pụọ.
Igbo 2006
Ma obodo ọ bula ma-ọbu obodo ntà ọ bula unu gābà nime ya, chọputanu onye kwesiri nime ya; nọgidenu n'ebe ahu rue mb͕e unu putara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma obodo ọbụla maọbụ ogbe ọbụla unu bara nʼime ya, chọọnụ ụfọdụ ndị kwesiri nsọpụrụ bi nʼobodo ahụ. Nọgidekwanụ nʼụlọ ha ruo mgbe unu ga-ahapụ obodo ahụ.