Matthew 10:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌeziokwu, ọ ga-adịrị obodo ahụ njọ nꞌụbọchị ikpe karịa obodo ọjọọ nke Sodọm na Gomora.
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Ala Sọdọm na Gọmọra gānagide okwu n'ubọchi ikpé kari obodo ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼeziokwu, ọ ga-adịrị obodo ahụ njọ nʼụbọchị ikpe karịa obodo Sọdọm na Gọmọra.