Matthew 10:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ: Saịmọn, onye a na-akpọkwa Pita, Anduru nwanne Saịmọn, Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya.
Igbo 2006
Ma aha ndi-ozi iri na abua ahu bu ndia: Onye mbu, Saimon, onye anākpọ Pita, na Andru nwa-nne-ya; na Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ aha ndị ozi iri na abụọ ahụ: Saimọn (onye a na-akpọkwa Pita) na Andru nwanne Saimọn; Jemis nwa Zebedi, na Jọn nwanne ya.