Matthew 10:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ otu kobo ka a na-ere ụmụ nza abụọ, ma otu nꞌime ha agaghị ada nꞌala ma ọ bụrụ na nna unu bi nꞌeluigwe amaghị.
Igbo 2006
Àdighi-ere egwele abua n'otù penny? ma otù nime ha agaghi-adà n'ala ma Nna-unu ekwegh:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị otu kobo ka a na-ere ụmụ nza abụọ? Ma otu nʼime ha agaghị ada nʼala ma ọ bụrụ na Nna unu bi nʼeluigwe amaghị.